September 30, 2012, Oziọma

The Holy Gospel According to Mark 9: 38-43, 45, 47-48

9:38 Ma Jizọs kwuru: “Amachibidola ya iwu. N'ihi na ọ dighi onye ọ bula puru ime omume ọma n'aham, nēkwu kwa okwu ọjọ bayerem n'isi nso.
9:39 N'ihi na onye ọ bụla na-adịghị emegide gị bụ nke gị.
9:40 Maka onye ọ bụla, n'aha m, ga-enye gị otu iko mmiri ka ị ṅụọ, n'ihi na unu bu nke Kraist: Amen asim unu, ọ gaghi-atufu ugwọ-ọlu-ya.
9:41 Ma onye ọ bụla ga-emejọ otu n'ime ndị a dị nta ndị kwere na m: ọ ga-adi ya nma ma ewere nkume-igwe-nri di uku n'olu, tubà ya n'oké osimiri.
9:42 Ọ buru kwa na aka-gi eme ka i mehie, bepụ ya: ọ kaara gi mma ibà n'ọgwugwu ibà nime ndu, karịa inwe aka abụọ ịbanye n'ọkụ mmụọ, banye n’ọkụ a na-apụghị imenyụ emenyụ,
9:43 ebe ikpuru ha adighi-anwu, na ọkụ anaghị emenyụ.
9:45 ebe ikpuru ha adighi-anwu, na ọkụ anaghị emenyụ.
9:47 ebe ikpuru ha adighi-anwu, na ọkụ anaghị emenyụ.
9:48 N'ihi na agēji ọku me nnú madu nile, ma onye ọ bula nke aru aru ka agēji nnú nnu.